BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
A tụọla ndị aka ha dị na ntọrị ụmụakwụkwọ na ndị nkụzi Ọyọ Steeti nga mkpụrụ ọka
Ụlọikpe Ukwu Etiti dị n'Abuja kwuru na mkpọrọ Abdulrazak Umar a maara dịka Abu Khalifa/Abu Khalid; Yunusa Musa a maara dịka Yunusa Bin Musa na Shamsu Adamu Sani a maara dịka Abu Itisar ga-amalite n'ụbọchị a nwụchiri ha.
PFIPC: Ụlọomeiwu Nnọchiteanya agwala Ribadu, Ojukwu ka ha bịa zara ọnụ ha
Ụlọomeiwu Nnọchiteanya sị Nuhu Ribadu na Bianca Odumegwu-Ojukwu pụta n'ihu kọmitii ahụ n'ụbọchị Tọzde 23 Julaị 2026, ngwangwa ọ kụrụ elekere iri na abụọ nke etiti ụbọchị iji kọwaa ihe ndị ụlọọrụ ha merela kemgbe ha chọpụtara na ọ bụghị gọọmenti etiti hiwere ngalaba PFIPC.
Kachi Nnabugwu: Etu e si hụ ozu nwaanyị dị ime, di ya na ụmụ ha atọ n'ụlọ ha n'Abịa steeti
Akụkọ maka mmadụ ise nwụrụ n'otu ezinaụlọ mn'Abia steeti.
Etu ngagharịiwe ndị ntorobia si malite n'India
Akụkọ maka ngagharịiwe ndị ntorobịa na mba Indịa.
Ntuliaka 2027: Ihe isii gbanwere kemgbe e mere ntuliaka ikpeazụ na Naịjirịa
Ọnọdụ ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa agbanweela nke ukwuu kemgbe ntuliaka nke afọ 2023.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Julaị 23, 2026, Duration 1,07
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Wenezde, Julaị 23, 2026.
Andy Burnham ekwupụtala ihe ọ ga-eme n'ime afọ iri dịka Praịm Minista mba Briten
Andy Burnham arịgorola n'ọkwa dịka Praịm Minista mba Briten ọhụrụ, ma kwupụta ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ ọ ga-eme n'ime afọ iri.
Odogwu Asaba ji ọtụmọkpọ amaja nwa m nwaanyị - Nne Favour
Mkparịtaụka BBC na nne Favour Agbro nwere banyere etu nwa ya nwaanyị si nwụọ.
Mary Habila: Bunyenụ anyị ozu nwa anyị ka anyị ga lie, ọ bụghị onye alabanko- Ezinaụlọ ya
Dave Umahi ekwuola okwu mbụ ya n'ọha banyere ihe ọ ma maka ọnwụ Mary Habila.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































